Gaa na ọdịnaya

Ọ bara n'ọhịa gbue, pụta na ajụ onye gburu.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu igbo pụtara onye mere ihe ọjọọ maọbu na-adịghị mma ma na-agọnahụ eziokwu ị nabata sị na ọ ya kere nsogbu ahụ

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Calling the kettle black