Gaa na ọdịnaya

Ọ́kaǹkúzí

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Onyenkuzi natara mbulielu ọ́kwá maọbụ ogọ kachasị elu n'ụ́kpụ̀rụ̀ nkuzi na máhádụḿ.

nkejiaaụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Ndi Ọ́kaǹkúzí na-ede akwụkwọ ebe ọ dị ukwuu.

mkpọpụta

[dezie]

/Ọ́kaǹkúzí/

olumba

[dezie]

Ọ́kaǹkúzhí

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Professor