Gaa na ọdịnaya

Ọ̀gbọ́ ihe niile dị ndụ

Sitere na Wiktionary

Ọ̀gbọ́ Ihe Niile Dị Ndụ

Nkọwa

[dezie]

Ọ̀gbọ́ ihe niile dị ndụ (nke bụ βίος n'asụsụ Greek) bụ akụkụ ụwa niile ebe ihe ndị dị ndụ nọ. Enwere akụkụ ụwa ebe ọ bụ naanị mmiri mmírí dị ya. Ụfọdụ bụ naanị ikuku ikuku juru ya, ụfọdụ bụ naanị okwute okwute maọbu gaasị gaasị juru ya. Ma na ebe ndị ahụ niile ihe ọbụla na-eku ume ga-anọnwụ ma dịrị n'ụwa a ka a na-akpọ ọ̀gbọ́ ihe niile dị ndụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Mgbanwe ihu igwe na-amazi ọ̀gbọ́ ihe niile dị ndụ anyị nwere ezigbo aka mgba ugbua.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Biosphere