ịtozuoke
Ọdịdị
ịtozuoke
Nkọwa
[dezie]Bụ iru ogo achọrọ ma nwekwa ihe nile nke agusiri iji ga n'ihu isonye na asọmpi. Ọ bụ kwa ịkọwa ihe site na-ịgụsi njirimara ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]O tozuru okè ịbụ onyeisi ndi uwe ojii
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ozuzuoke