Gaa na ọdịnaya

ịsa ahụ

Sitere na Wiktionary

ịsa ahụ


Nkọwa

[dezie]
  1. ịsa ahụ
bụ iji mmiri saa ahụ mmadụ ka ọ dị ọcha. Ọ bụ omume a na-eme kwa ụbọchị iji wepu unyi n’ahụ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu Omume

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọ dị mma ịsa ahụ mgbe nile ka ahụ dị ọcha.
  2. Mama zịrị m ka m gaa ịsa ahụ.


Mkpọpụta

[dezie]
Bathe


Olu mba

[dezie]
  1. Ịhicha ahụ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=bathe