ịrụ aka
Ọdịdị
Nkọwa=
[dezie]Ọ bụ okwu omume(Verb) n'Igbo n'ihi na ọ na-egosi ihe mmadụ na-eme: ikwu okwu na onye ọzọ iji kwuo echiche, ma ọ bụ ịgwa okwu maka ịmata eziokwu.
Nkejịasụsụ
[dezie]Okwu omume (Verb).
Ọmụmatụ
[dezie]Ha nọ n'ụlọ akwụkwọ na-arụ ụka banyere isiokwu ahụ.
Mkpọpụta
[dezie]Ọlụmba
[dezie]Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie]Discuter(French). Jà/ sọ̀rọ̀ pọ̀
Bekee
[dezie]To argue/debate/discuss