Gaa na ọdịnaya

ịkwụsị n'ike

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • izu ohi site na ịkwụsị ụgbọala n'okporo ụzọ awara awara
  • ijikwa ike n'ime ụgbọelu weghara ọnọdụ site na-aka ndị ne-efe ya mgbe ụgbọelu ahụ nọ na ala ma ọ bụ mgbe ọ na-efe iji zuo ohi ma ọ bụ mee chọọ dị iche iche
  • ọnọdụ ikwụsị ma weghara usoro site n'ike ma tụgharịa ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ndị na-eyi ọha egwu ejidewo ma kwụsị n'ike ụgbọelu nke ahụ
  • Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na kwụsị usoro ezigbo ọchịchị n'ike

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Hijack