Gaa na ọdịnaya

ịkpọ ụjọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa=

[dezie]

Ịkpọ Ụjọ na-egosi ihe mmadụ na-eme: ime ka onye ọzọ nwee egwu ma ọ bụ iwe ya ụjọ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Okwu omume(Verb).

Ọmụmatụ

[dezie]

Ụmụ nwoke ahụ kpọrọ ụjọ n'ụmụaka, ka ha gbaa ọsọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ=

[dezie]

Tsoratar/Sa tsoro(Hausa).

Bekee

[dezie]

To frighten/scare someone.