Gaa na ọdịnaya

ịhụnanya

Sitere na Wiktionary

ịhụnanya

Nkọwa

[dezie]

Inwe na ị gosi mmasị pụrụ iche ebe mmadụ maọbụ ihe no. Ọ pụtakwara inwe mmasị na ọdịmma na ị lekọta anya n'ụdị pụrụ iche nye onye ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ka ịhụnanya na-achị eze na ndụ anyị mgbenile

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ịfụnanya Mmasị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

love

French

[dezie]

l'amour