Gaa na ọdịnaya

ịgba nje

Sitere na Wiktionary

Title

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ ihe ndị Igbo kweere gbasara nwa na-alọ ụwa ma na-alọghachi ugboro ugboro n’otu ezinụlọ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwa

Ọmụmatụ

[dezie]

Nwata ahụ na-agba nje

Mkpọpụta

[dezie]

Ọrụmba

[dezie]

Ọgbanje

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Spirit child