ịgba afa
Ọdịdị
ịgba afa
Nkọwa
[dezie]ịgba afa bụ omume nke ịchọ ihe ọmụma nke ọdịnihu ma ọ bụ ihe a na-amaghị site n'ụzọ karịrị nke mmadụ.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha

Ọmụmaatụ
[dezie]Agaram ịgba afa maka ọdịnihu nke ezinụlọm
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ịga Chukwu
Ntughari n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Hausa
[dezie]duba
Yoruba
[dezie]afọṣẹ