Gaa na ọdịnaya

ịgụ oge

Sitere na Wiktionary

Okwu e ji agụ Oge bụ ekelere na nkeji.N'ọnọdu ịgụ elekere,a na- ekwu maọbụ -ụtụtụ ( a.m),-ehihie ( noon), - mgbede (p.m). Elekere na-enwe aka ogologo,aka mkpụmkpụ na aka ntabi anya

Nkejịasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie ebe o si]

Ọ kụọla elekere asaa nke ụtụtụ

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ọrụmba

[dezie ebe o si]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie ebe o si]

Time