Gaa na ọdịnaya

ịba Amanwụlụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ịba Amanwụlụ bụ mmemme a na- emere ụmụ okorobịa na ụmụagbọghọbịa iji kwadobe ha maka ịba ezinụlọ.N'oge gboo, ọ dị ọtụtụ mmemme a na-emere agbọghọ na ụmụ okorobịa iji wee kwadebe ọnọdụ a.

=Nkejịasụsụ

[dezie]

Okwu Mmegherị

Ọmụmatụ

[dezie]

Amaka kere iru mgbede maka nkwado ịba Amanwụlụ

Mkpọpụta

[dezie]

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Spirit possession