Gaa na ọdịnaya

ịṅu mmịrị

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ịṅu mmịrị sokwa n'otu ihe kachasị mkpa ná ndụ mmadụ.Ọ bu ihe na eme ka mmadụ di ogologo ndụ.ịṅu mmịrị Na-enyere ọbara nọ n'ịme ahụ gbaa nke ọma,ma kwado ahụ ịsi ịke.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ihe ịrịba ama nke akpịrị ịkpọ mmiri bu na Ọ na enyere Ọkpụkpụ akụ aka n'ịru ọrụ ya nke ọma. Ịṅu mmịrị na egbo mkpa Isi ọwụwa nakwa Ike ọgwụgwụ. Ọ na egbo mkpa agụụ mmiri.

Mkpọpụta

[dezie]

Ọrụmba

[dezie]

Ịgbo ịzube

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]


Category-aha