Gaa na ọdịnaya

Ịtụnanya

Sitere na Wiktionary

Ịtụnanya

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe ịgbagwoju mmadụ anya. Ihe ọma mọbụ nke ọjọọ idakwasi mmadụ n'atụghị anya.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

E nwetara m ozi na enyim nwayi muru ejima atọ

Mkpọpụta

[dezie]
Ịtunanya




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

wonder