Ịtụ ego
Ọdịdị
Ịtụ ego
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ịchọ enyemaka ego n'aka oụtụ mmadụ maka ọrụ ebere ma ọ bụ maka ụlọ ọrụ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Onyeisi ụlọ ọrụ anyi rịọrọ ka a n'enwe ịtụ ego na ngwụcha afọ ọbụla
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]ịtụ ikpeghe (Arochukwu)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Fundraising Fundraising
French
[dezie]collecte de fonds collecte de fonds
German
[dezie]Spendensammlung Spendensammlung