Gaa na ọdịnaya

Ịsa

Sitere na Wiktionary

Ịsa


Nkọwa

[dezie]
  1. Ịsa
bụ ịcha ma ọ bụ ịsa ihe iji mee ka ọ dị ọcha.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu Omume

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nne m gara ịsa efere mgbe nri gwụrụ.
  2. Ịsa aka tupu iri nri dị ezigbo mkpa.


Mkpọpụta

[dezie]
Wash""


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=wash