Gaa na ọdịnaya

Ịsụgharị

Sitere na Wiktionary

Ịsụgharị


Nkọwa

[dezie]
  1. Ịsụgharị
bụ ịtụgharị asụsụ si otu asụsụ gaa n’asụsụ ọzọ, ya bụ. Ọ pụtara ime ka a ghọta okwu ma ọ bụ ederede n’asụsụ ọzọ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu Omume

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ị nwere ike ịsụgharị okwu a maka m?
  2. Ọ bụ ọrụ m kwa ụbọchị ịsụgharị akwụkwọ ọrụ.


Mkpọpụta

[dezie]
Translate


Olu mba

[dezie]
  1. Nsụgharị

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=translate