Gaa na ọdịnaya

Ịrụ ọrụ

Sitere na Wiktionary

Ịrụ ọrụ

Nkọwa

[dezie]

Ịrụ ọrụ bụ ime ihe e nyere mmadụ, ma ọ bụ ime ọrụ bara uru. Ọ pụtara ịkpa àzụ, ime ọrụ ụlọ, ọrụ ugbo, ọrụ ụlọọrụ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọrụ Uche na-arụ n'ụlọ akwụkwọ dị oke mkpa.
  2. Amaka chọrọ ịrụ ọrụ n'ụlọ ọgwụ.


Mkpọpụta

[dezie]
To work


Olu mba

[dezie]
  1. ọrụ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Work