Ịnwe Mmekọahụ n’ike
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ịnwe Mmekọahụ n’ike bụ mwakpo anụ ahụ megide onye ọzọ ma ọ bụ omume mmekọahụ e mere na-enweghị nkwenye doro anya. ọ gụnyere ị manye mmadụ ka ọ susuo gị ọnụ ma ọ bụ metụ gị aka na-enweghị ikike.
nkejiasụsụ
[dezie]Aha
ọmụmaatụ
[dezie]Ịnwe mmekọahụ n’ike bụ ihe ọjọọ nke iwu machibidoro.
mkpọpụta
[dezie]olumba
[dezie]Idina mmadụ n'ike.