Gaa na ọdịnaya

Ịmikpu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ịmikpu bụ ihe ịda ma ọ bụ ịbanye n’okpuru mmiri ma ọ bụ ihe yiri ya na ọnọdụ dị ala

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ụgbọ mmiri ahụ mikpuru n’ala oke osimiri.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ịdakpu

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

sink