Gaa na ọdịnaya

Ịma mma

Sitere na Wiktionary

Ịma mma

Nkọwa

[dezie]

Ịma mma bụ ịdị mma n’ahụ, n’uche, maọbụ n’omume. Ọ na-egosi ịdị nwayọ, ịdị nro, ịdị ka mma, ma ọ bụ ịdị mma n'anya mmadụ. A na-ejikwa ya kọwaa ihe mara mma maọbụ mmadụ mara mma.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ịma mma abụghị naanị n’èzí, kama ọ dịkwa n’ime.
  2. Ụmụ nwanyị na-ahụ maka ịma mma ha.


Mkpọpụta

[dezie]
Beauty


Olu mba

[dezie]
  1. Isi ọma

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Beauty