Gaa na ọdịnaya

Ịmụmụ anya

Sitere na Wiktionary

Ịmụmụ anya

Nkọwa

[dezie]

Ịmụmụ anya bụ ikike ma ọ bụ omume mmadụ si eme iji ghọta ihe, chọpụta eziokwu, ma mee mkpebi n’amamihe. Ọ na-egosipụta echiche miri emi, nghọta, na ịtụ uche nke ọma tupu ime ihe.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Uche nwere ịmụmụ anya, ya mere, o ji agba izu tupu o mee mkpebi.
  2. Ndị isi obodo chọrọ mmadụ nwere ịmụmụ anya ịchị ha.


Mkpọpụta

[dezie]
Insight


Olu mba

[dezie]
  1. Echiche miri emi

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Insight