Ịmụ
Ọdịdị
Ịmụ
Nkọwa
[dezie]Ịmụ bụ inweta ma ọ bụ nweta ọmụmụ ihe site n’ịgụ, ịge ntị, ọmụmụ aka, ma ọ bụ nkuzi onye ọzọ.
Nkejiasụsu
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nke a bụ ụzọ kacha mma ịmụ asụsụ Igbo.
- Ezigbo onye nkuzi na-enyere ụmụ akwụkwọ ịmụ ihe ngwa ngwa.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Ịmụ ihe, Mụta