Ịkụnye
Ọdịdị
Ịkụnye
Nkọwa
[dezie]- Ịkụnye
bụ itinye ihe n’ime ebe ma ọ bụ n’ime ihe ọzọ.
Nkejiasụsu
[dezie]Okwu Omume
Ọmụmaatụ
[dezie]- Kụnye mmanụ n’ime efere ahụ ka esi nri.
- A kụnyere akwụkwọ n’ime igbe ahụ.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Kụnye aka
Ntughari n'asusu ozo
[dezie]===Bekee===https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=insert