Gaa na ọdịnaya

Ịkụ mkpụrụ dị iche iche n'otu ubi

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

pụtara ịkụ ụdị mkpụrụ dị iche iche ọnụ n'otu ugbo, ma ọ bụ ịkụ mkpụrụ ọhụrụ n’etiti nke e goro tupu. A na-eji ya eme ka e nwee mmepụta ka ukwuu, ma belata nsọ oji, ndina ahịhịa, na ida ala

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa okwu

Ọmumaatụ

[dezie]

Nna m kụrụ oka, gakwuru ịkụ agwa n’etiti ya—ọ bụ Ịkụ mkpụrụ dị iche iche n'otu ubi ka o mere iji mee ka ala were ihe ọma.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]


Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Interplant