Gaa na ọdịnaya

Ịkụ ihe oriri abụọ ma ọ bụ karịa ọnụ

Sitere na Wiktionary

pụtara ịkụ ụdị mkpụrụ dị iche iche ọnụ n'otu ubi n'otu oge.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Ngwaa

Ọmumaatụ

[dezie ebe o si]

N’oge udu mmiri, mama m kụrụ oka, kụọkwa agwa n’etiti ya. Nke a bụ intercrop, n’ihi na mkpụrụ abụọ dị iche iche ka e kụrụ ọnụ n'otu ugbo.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

intercrop