Ịhọrọ
Ọdịdị
Ịhọrọ
Nkọwa
[dezie]- Ịhọrọ
bụ ime nhọrọ n'etiti ihe abụọ ma ọ bụ karịa. Ọ bụ omume nke ịhọpụta ihe, mmadụ, ma ọ bụ ụzọ, dịka onye chere na ọ kacha mma ma ọ bụ kwe ya n’obi.
Nkejiasụsu
[dezie]Okwu Omume
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ dị mkpa ka ịhọrọ ezi enyi.
- Mgbe ị họrọ nke ọma, ị ga-erite uru.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Họrọ