Gaa na ọdịnaya

Ịgba egwu

Sitere na Wiktionary

Ịgba egwu

Nkwa_Nwaite_2

Nkọwa

[dezie]

Ịgba egwu bụ ime mmegharị ahụ n’ime ụda abụ ma ọ bụ ngwá egwu dịka egwu na-ada. Ọ bụ omume a na-eme iji gosi ụtọ, emume, ma ọ bụ ọdịbendị.

Nkejiasụsu

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ada na-enwe mmasị n’ịgba egwu n’oge mmemme.
  2. Ịgba egwu bụ akụkụ dị mkpa nke omenala Igbo.


Mkpọpụta

[dezie]
Dance


Olu mba

[dezie]
  1. ịsa ahụ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Dance