Gaa na ọdịnaya

Ịgụ akwụkwọ

Sitere na Wiktionary

Ịgụ akwụkwọ


Nkọwa

[dezie]
  1. Ịgụ akwụkwọ
bụ ịgụ ihe e dere, dịka akwụkwọ, akwụkwọ ozi, akwụkwọ mmụta.

Ịgụ akwụkwọ bụ omume ọmụmụ ma ọ bụ nkwalite amamihe site n’ịgụ ihe e dere n’akwụkwọ.


Nkejiasụsu

[dezie]

Okwu Omume

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nwaanyị ahụ na-agụ akwụkwọ kwa ụtụtụ.
  2. Ịgụ akwụkwọ na-enyere ụmụaka aka inwe amamihe.


Mkpọpụta

[dezie]
Read""


Olu mba

[dezie]
  1. Ịgụ ihe

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=read