Gaa na ọdịnaya

Ịchịkwa ide mmiri

Sitere na Wiktionary

Nchịkwa Ídè Mmiri

Nkọwa

[dezie]

A na-eji usoro nchịkwa ide mmiri (ma ọ bụ njikwa ide mmiri maọbụ nchebe mmiri) ebelata ma ọ bụ gbochie mmetụta ọjọọ nke ide mmiri.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ótù n'ime usoro nchịkwa ide mmiri bụ ịgba mbọ hụ na ekpochapụrụ ihe niile nọ na ọwara mmiri ebe mmiri si aga.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Flood_control