Gaa na ọdịnaya

Ịchịkọta

Sitere na Wiktionary

Ịchịkọta

Nkọwa

[dezie]

Ịchịkọta bụ ịkpọrọ ọnụ, iweta ihe dị iche iche ka ha bụrụ otu, ma ọ bụ ime ka ihe jikọọ ọnụ n’otu ebe. Ọ pụtara ime nchikota ma ọ bụ iwulite ihe ọnụ.


Nkejiasụsu

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nne m na-achịkọta uwe ekesighi ebe niile.
  2. Ọ chịkọtara ndị enyi ya niile maka emume a.


Mkpọpụta

[dezie]

Olu mba

[dezie]
  1. ịkpọkọta

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Gather