Ị gwa
Ọdịdị
Ị gwa
Igbo
[dezie]- Ị gwa bụ ị kọwasiri mmadụ ihe maọbụ i kwụsara mmadụ ka o siri di.
Ngwaa
[dezie]- Ị gwara Nwanyi okwu.
- Ọbiageri gwara ya na ọ bụ onye Igbo.
- Eji mụ aka na ị ga-agwa mụ ebe ọnọ.
- Ọ bụ Nne ya gwara ya?
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]
Myịrị-okwu
[dezie]