Gaa na ọdịnaya

ǹkwùsárá

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

okwu a na-agwa ihe a nọghị ebe ahụ maọbụ anaghị áṅụ̀ ntị ka aga asị na ọ nọ ébé ahụ maọbụ na-anụ ntị.

nkejiaaụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Odee máárá ka-esi eji ǹkwùsárá achọ edemede ya mma

mkpọpụta

[dezie]

/ǹkwùsárá/

olumba

[dezie]

ǹkwùsárá

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Apostrophe