Ǹdè Iri
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa ǹdè asatọ, narị puku itoolu, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ ǹdè itoolu na otu. Ọ bụ puku iri ụzọ iri itoolu mejupụtara ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ihe ọzọ Tinubu ga-agwa anyị bụ na o jị ego dị ǹdè naira iri kpọlite ndị nwụrụ anwụ.
Mkpọpụta
[dezie]
Ọlụmba
[dezie]
Ntụgharị n' asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Ten million (10,000,000)