Ǹdè Asaa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa ǹdè isii, narị puku itoolu, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ ǹdè asaa na otu. Ọ bụ puku iri ụzọ iri asaa mejupụtara ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ndị niile nọ n'elu ụwa karịrị mmadụ ǹdè asaa
Mkpọpụta
[dezie]
Ọlụmba
[dezie]
Ntụgharị n' asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Seven million (7,000,000)