Gaa na ọdịnaya

Ōtūgwo

Sitere na Wiktionary

"""Ọtụgwo"""

Nkọwa

[dezie]

Ọtụgwo bụ ihe eji akpọchi ụzọ n'ụlọ.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Were ọtụgwo kpọchie ụlọ gị ka ndị ori ghara ịbata na be gi.

Mkpọpụta

[dezie]

Ótúgwó

Olumba

[dezie]

Igodo

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Key https://en.m.wiktionary.org/wiki/Key

Category

[dezie]