Gaa na ọdịnaya

ānụ

Sitere na Wiktionary

ānụ

Nkọwa

[dezie]

Akụkụ e bepụtara ma e gbuo ānụmanụ̀; ānụmanụ̀ e gburu egbu ma ọ bụ nwụrụ anwụ;

(figurative) onye ìberìbè, onye na amaghị ihe (a fool)
(Ihe ọzọ dị mkpa) Oge ụfọdụ, a na-ekwu "anụ" dịka mkpọbiri ānụmanụ̀ (animal), ya bụ ụzọ nkenke ikwu "ānụmanụ̀". Iji maa atụ: ānụ ọhịa (beast; animal that lives in the bush); ānụ ụlọ (domestic animal).

Hụkwa ānụmanụ̀.

Cow meat display

Nkejiasụsụ

[dezie]

Āhà

Ọmụmaatụ

[dezie]

īrī ānụ; Ị ga-eri ānụ ọkụkọ̀ ka ọ bụ ānụ ēhī? Anyị gara ahịa ịzụta ānụ. Ị bụ ānụ (ya bụ, ị bụ ānụmanụ̀ ma ọ bụ ānụ ọhịa, nke pụtara "You're a fool" n'asụsụ Bekee).

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]

French

[dezie]

Spanish

[dezie]