Gaa na ọdịnaya

únyi

Sitere na Wiktionary

Únyi

Nkọwa

[dezie]

Únyi bụ ihe, dị ka apịtị ma ọ bụ uzuzu, na-asọ mmadụ ma ọ bụ ihe ọ bụla.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Biko hichapụ únyi dị n'ihu gị

Mkpọputa

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Dirt