Jump to content

újù

O sị Wiktionary

újù

Nkọwa

[dezie]

""Újù"" Bụ nnukwu ma ọ bụ karia. O nwere ike iputa ihe zuru oke. O nwekwara ike ịpụta ọnọdụ njupụta n'ike.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ego dị n'igbe ahụ dị n'uju

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Plenty, Fullness