Gaa na ọdịnaya

ùgwù

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  1. ùgwù bụ ọnọdụ kwesịrị nsọpụrụ, mbulielu na inwe ezi àgwà.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ na-akwanyere onwe ùgwù nke ọma mere ọtụtụ mmadụ ji akwanyekwara ya ùgwù.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

nsọpụrụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

dignity