Gaa na ọdịnaya

ótú ọgbọ

Sitere na Wiktionary

ótú ọgbọ

Nkọwa

[dezie]

Ótù ọgbọ bu ọnọdụ mmadụ na mmadụ amukoro n'otu oge nke na-abụkari na agbata afọ ise

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ngọzi na Obinna nọ na ótù ọgbọ

Mkpoputa

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

age grade