Gaa na ọdịnaya

ogbenye

Sitere na Wiktionary
(Ebugharirị ịhụ site na ógbenye)

Ógbenye

Nkọwa

[dezie]

Ógbenye bụ onye nwere ole na ole ma ọ bụ enweghị ihe onwunwe

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ gbalịrị inyere onye ógbenye aka

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

poor person [[Òtù: Nkọwa aha]