Gaa na ọdịnaya

ófè

Sitere na Wiktionary

ófè

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ isi n' otu ebe mee ngafe ga ebe nke ọzọ. Nke bụ ihe abụọ chere onwe ha ihu. Ọ bụkwa isi na otu mpaghara ga na mpaghara ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Mbụzo

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ndị ofe mmiri n'enwe azu.
  2. O si n,ofe mmiri baa ụgbọ mmiri bia iletam.

Mkpọpụta

[dezie]
ófè


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

across