òtù
Ọdịdị
òtù
Nkọwa
[dezie]ndị mmadụ ịchịkọta onwe ha ọnụ maka imejupụta ōtù ebumnobi ma ọ bụ karịa
Nkejiasụsụ
[dezie]Āhà
Ọmụmaatụ
[dezie]Ị nọ n'òtù ụmụntorọbịa (youth association) obodo unu? Òtù ndị ọrụ (workers union) n'ala anyị nyere Gọọmentị Etiti ōtù izuụka iwepụ ego o tụkwasịrị n'ọnụ ahịa mmanụ petrolu ma ọ bụ ha gbaa abụbụ ọrụ. Òtù Ụmụnwayị Katọliki (Catholic Women Organization) rụrụ ebe a na-àzụ̀ ụmụagbọghọbịa n'ọrụaka n'Ogui Enugu.