Gaa na ọdịnaya

átì

Sitere na Wiktionary

átì


Nkọwa

[dezie]

"Átì" bụ ihe di mmiri mmiri nke na-apụta site na anụ ahụ nwere ọnya. Ọ na-esikwa ísì ọjọọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọnya ahụ ka na-agbapụta átì

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

abu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

pus