Gaa na ọdịnaya

átá

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

"Átá" bu otu n'ime ahịhịa nke na-epu n'ebe okwesighi

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Omumaatu

[dezie]

Ata juputara n'ụzọ esi a ga be nna ya

Olumba

[dezie]

Mkpọpụta

[dezie]

átá

Ntụgharị n'asụsụ ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Spear grass