ákwà mgbochi
Ọdịdị
ákwà mgbochi
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ akwa nke eji ekpuchi ihu mmadụ ka mmadụ hapụ ima onye ọ bụ tupu ekpuhe ya. Nke a bụkwa udi akwa ana ekpunye nwanyị na agba akwụkwọ ka ọ bụrụ di ya ga-ekpuhe ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- Akwa mgbochi anụrika toro ogologo ụbọchị ọ gbara akwụkwọ.