ákwà
Ọdịdị
Ákwà
Nkọwa
[dezie]ihe a na-eyi n'ahụ; ihe e ji ekpùchi ọtọ. Ihe a kpàrà àkpà mmadụ ji eyìchi ọtọ ya, ma ọ bụ were na-eyichi onwe ya maka óyî.
Nkeji Asụsụ
[dezie]Áhà
Ọmụmaatụ
[dezie]Biko, chịtara m ákwà m ka m yìrí na óyî na-atụ m. Chọọ ákwà yìchie ọtọ gị.
Ákwà a amaka. Debe uwe ahụ.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]ùwé
Olumba
[dezie]- akwa→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- Uwe→ Imo(Owerri)
- aga→ Enugu(Nsukka)
- Uwe→ Abia(Abrịba)
- Uweye→ Ebonyi(Afikpo)