Gaa na ọdịnaya

Ùdé ákị́

Sitere na Wiktionary

Ùdé ákị́

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ ùdé a na-èté n'ahụ. Ọ bụ ùdé e sitere na mkpụrụ ákị́ Igbo mepụta.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Mkpọaha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ùdé ákị́ bụ ùdé kacha mma maka àhụ́ ụmụaka.

Mkpọpụta

[dezie]
Ùdé ákị́

Olumba

[dezie]

Èlụ ákị́

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Palm kernel Pomade.